Game Changer (Dike)

Game Changer (Dike) کے بول

اصل زبانIG
مناظر471
گیت کے بول کے نقاط

اصل بول

IG
ترجمہ ابھی دستیاب نہیں۔ اصل بول دکھائے جا رہے ہیں۔
18
The emperor The conqueror The champion The lion is here Nzọgbu nzọgbu Enyi mba (bụ) Enyi Tuo ya dike (ah aaah) Le/Ne nu dike (ah aaah) Tuo ya dike (ah aaah) Le/Ne nu dike (ah aaah) Ihe eji a mara dike e ruo nu Egwu e change go Ihe eji a mara dike e ruo nu Egwu adagharigo O nwere ngabasị (ah aaah) Ọ na-emekasị (ah aaah) O nwere ngabasị (ah aaah) Ọ na-apịakasị (ah aaah) Ebubedike (ah aaah) Ife erikekwe (ah aaah) Nwanyị manarịa (ah aaah) Achalaugo dike (ah aaah) Clear the road for who sabi Who dey who dey who dey who dey Step aside for the game changer Who dey who dey who dey who dey Onye a na-ekwu maka ya a pụtago Who dey who dey who dey who dey Anụ a na-agba egbe ọ na-ata nri Who dey who dey who dey who dey O nwere ngabasị (ah aaah) Ọ na-emekasị (ah aaah) O nwere ngabasị (ah aaah) Ọ na-apịakasị (ah aaah) Ebubedike (ah aaah) Ife erikekwe (ah aaah) Nwanyị manarịa (ah aaah) Achalaugo dike (ah aaah) The emperor The conqueror The champion The lion is here Nzọgbu nzọgbu Enyi mba (bụ) Enyi Tuo ya dike (ah aaah) Le/Ne nu dike (ah aaah) Tuo ya dike (ah aaah) Le/Ne nu dike (ah aaah) Ihe eji a mara dike e ruo nu Egwu e change go Ihe eji a mara dike e ruo nu Egwu adagharigo O nwere ngabasị (ah aaah) Ọ na-emekasị (ah aaah) O nwere ngabasị (ah aaah) Ọ na-apịakasị (ah aaah) Ebubedike (ah aaah) Ife erikekwe (ah aaah) Nwanyị manarịa (ah aaah) Achalaugo dike (ah aaah)