Man Not God

Man Not God 歌詞

ジャンルPop
原文言語IG
閲覧数174
歌詞座標

原文歌詞

IG
翻訳はまだありません。原文を表示しています。
18
Ọnụ na-ekwu na mmadu abụrọ Chukwu Ọnụ na-ekwu na mmadu abụrọ Chukwu Onye sị na ya bụ Chi Oya, make you come Make you show your power Onye sị na ya bụ Chi Oya, make you come Make you show your power Makana ife n'ụwa sị na Chi ya dị mma Ife n'ụwa sị na Chi ya dị mma Ife n'ụwa sị na Chi ya dị mma Ife n'ụwa sị na Chi ya dị mma Ife n'ụwa sị na Chi ya dị mma Mm-hm, mm Kenewe Chi Kenewe Chi Kenewe Chi na mmadu abụ Chi Kenewe Chi na mmadu abụrọ Chukwu I know a man wey think say e be God And when he talk, he want make we pause Na him be Court, na him self be Judge Kenewe Chi na mmadu abụrọ Chukwu If you know a man wey think say e be God Make the call, invite them all Ọbụlụ ọgwu, ya gwọlụ bịawa Ọbụlụ ọnụ, ya kwulu kwute Ọbụlụ ike, ya kelụ keta Ụwa ga-malili ike bụ ike Chi Ọnụ na-ekwu na mmadu abụrọ Chukwu Ọnụ na-ekwu na mmadu abụrọ Chukwu Onye sị na ya bụ Chi Ya mekene ife oji bụlụ Chukwu Onye sị na ya bụ Chi Oya, make you come Make you show your power Makana ife n'ụwa sị na Chi ya dị mma Ife n'ụwa sị na Chi ya dị mma Ife n'ụwa sị na Chi ya dị mma, eziokwu, oh Onye sị na ya bụ Chi Ya mekene ife oji bụlụ Chukwu Onye sị na ya bụ Chi Oya, make you come Make you show your power